NDI-HIBRU 11:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI-HIBRU 11:1 IGBOB (Bible Nso)
Ma okwukwe bu ndabere nke ihe anēle anya, buru kwa nnwaputa nke ihe anāhughi anya.
Kesaa
NDI-HIBRU 11 IGBOBNDI-HIBRU 11:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ugbu a, okwukwe bụ inwe obi ike banyere ihe ndị a na-ele anya ha na inwe owuweanya banyere ihe a na-ahụbeghị anya.
Kesaa
NDI-HIBRU 11 BIU