Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

NDI-HIBRU 12:15 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI-HIBRU 12:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Hụkwanụ na o nweghị onye ga-ahapụ inweta amara Chineke, na o nwekwaghị onye ga-epupụta dịka mgbọrọgwụ ilu weta nsogbu a ga-esi nʼime ya merụọ ọtụtụ mmadụ.

NDI-HIBRU 12:15 IGBOB (Bible Nso)

nēle-kwa-nu anya nke-ọma, ma ọ di onye ọ bula nke nērughi amara Chineke; ka nkpọrọgwụ ilu obula we ghara ipuputa we sob͕ue unu; ewe were nkpọrọgwụ ahu meru ọra madu