Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

HOSEA 10:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

HOSEA 10:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ya mere, ghaanụ mkpụrụ ezi omume maka onwe unu, unu ga-aghọtakwa mkpụrụ ịhụnanya. Kọgharịakwanụ obi unu siri ike, nʼihi na ugbu a bụ oge ịchọ ONYENWE ANYị, tutu ruo mgbe ọ bịara wụkwasị unu mmiri ozuzo dịka ezi omume.

HOSEA 10:12 IGBOB (Bible Nso)

Gharanu onwe-unu nkpuru n'ezi omume, wenu ihe-ubi dika ebere si di; lucharanu onwe-unu ubi: n'ihi na ọ bu mb͕e ichọ Jehova, rue mb͕e Ọ gābia, zokwasi unu ezi omume dika miri.