Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

HOSEA 10:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

HOSEA 10:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma unu akụọla mkpụrụ ajọ omume; unu aghọtakwala ihe ọjọọ dịka ihe ubi. Unu eriela mkpụrụ osisi ụgha. Nʼihi na unu atụkwasịla obi unu nʼịdị ike nke onwe unu, na nʼịdị ọtụtụ nke ndị bụ dike nʼagha unu.

HOSEA 10:13 IGBOB (Bible Nso)

Unu aluwo nmebi-iwu dika ubi, ajọ omume ka unu weworo dika ihe-ubi; unu eriwo nkpuru okwu-ugha: n'ihi na i tukwasiri uzọ-gi obi, n'iba-uba nke ndi-dike-gi.