HOSEA 11:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
HOSEA 11:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Mgbe Izrel bụ nwantakịrị, ahụrụ m ya nʼanya, ọ bụkwa site nʼIjipt ka m kpọpụtara nwa m.
Kesaa
HOSEA 11 BIUHOSEA 11:1 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e Israel bu nwata, ahurum ya n'anya, ọ bu kwa site n'Ijipt ka M'kpọputara nwam.
Kesaa
HOSEA 11 IGBOB