Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

HOSEA 11:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

HOSEA 11:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Eji m ụdọ nke mmadụ bụ ebere, na ịhụnanya duo ya. Adịrị m ha dịka onye nʼebuli ibu arọ site nʼolu ha, ehulatakwara m ala, were aka m tinye ha nri nʼọnụ.

HOSEA 11:4 IGBOB (Bible Nso)

Achirim udọ̀ madu, bú ihe-nhiegide ihu-n'anya, adọ ha; M'we diri ha dika ndi nēbuli yoke n'elu ab͕a-ha, anameseti kwa akam me ka ha rie ihe.