HOSEA 12:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
HOSEA 12:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ịghaghị ịlọghachikwute Chineke gị, guzosie ike nʼịhụnanya na ikpe ziri ezi, na-elekwa anya Chineke gị mgbe niile.
Kesaa
HOSEA 12 BIUHOSEA 12:6 IGBOB (Bible Nso)
Ma gi onwe-gi, nime Chineke-gi ka i gālata: debe ebere na ikpé ziri ezi, le kwa anya Chineke-gi mb͕e dum.
Kesaa
HOSEA 12 IGBOB