Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

HOSEA 13:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

HOSEA 13:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Ma mụ onwe m bụ ONYENWE ANYị na Chineke gị, siterịị nʼala Ijipt. Unu agaghị anabatara onwe unu Chineke ọzọ karịa m. Ọ dịghị Onye nzọpụta ọzọ dị karịa m.

HOSEA 13:4 IGBOB (Bible Nso)

Ma Mu onwem bu Jehova, bú Chineke-gi, site n'ala Ijipt; ọ dighi kwa chi, ma-ọbughi náním, i gāmara, onye-nzọputa adighi kwa, ma-ọbughi náním.