HOSEA 13:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
HOSEA 13:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe m nyere ha nri, ha rijukwara afọ. Mgbe afọ juru ha, ha bidoro ịkpa nganga, chefuo m.
Kesaa
HOSEA 13 BIUHOSEA 13:6 IGBOB (Bible Nso)
Dika ọtita-nri-ha si di, otú a ka afọ juru ha; afọ juru ha, obi-ha we di elu; n'ihi nka ka ha chezọworom.
Kesaa
HOSEA 13 IGBOB