HOSEA 2:15 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
HOSEA 2:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ebe ahụ ka m ga-enyeghachi ya ubi vaịnị ya, gbanweekwa Ndagwurugwu Akọ, mee ka ọ ghọọ ọnụ ụzọ olileanya. Mgbe ahụ, ọ ga-azakwa m dịka o mere mgbe ọ bụ agbọghọbịa, nʼoge ahụ o si nʼala Ijipt pụta.
Kesaa
HOSEA 2 BIUHOSEA 2:15 IGBOB (Bible Nso)
M'gēsi kwa n'ebe ahu nye ya ubi-vine-ya nile, na ndagwurugwu Ekoa ibu ọnu-uzọ olile-anya: ọ gāza kwa n'ebe ahu, dika n'ubọchi nile ọ di na nwata, na dika n'ubọchi o siri n'ala Ijipt rigoputa.
Kesaa
HOSEA 2 IGBOB