Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

HOSEA 2:19-20 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

HOSEA 2:19-20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Aga m ekwerekwa ịlụ gị dịka nwunye ruo ebighị ebi; aga m ekwerekwa ịlụ gị nʼezi omume na ikpe ziri ezi, nʼịhụnanya nke na-adịgide, nakwa obi ebere. Aga m eji ikwesi ntụkwasị obi kwere ịlụ gị. Ị ga-amatakwa ONYENWE ANYị.

HOSEA 2:19-20 IGBOB (Bible Nso)

M'gēkwere kwa ilu gi n'Onwem rue mb͕e ebighi-ebi; e, M'gēkwere ilu gi n'Onwem n'ezi omume, na n'ikpé, na n'ebere, na n'obi-ebere nile. M'gēkwere kwa ilu gi n'Onwem n'ikwesi-ntukwasi-obi: i we mara, Jehova.