Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

HOSEA 3:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

HOSEA 3:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Mgbe nke a gasịrị, Izrel ga-alọghachi, chọọ ONYENWE ANYị bụ Chineke ha, na Devid bụ eze ha. Ha ga-ewere ịma jijiji bịakwute ONYENWE ANYị, bịaghachitekwa ngọzị ya nʼoge ikpeazụ a.

HOSEA 3:5 IGBOB (Bible Nso)

emesia umu Israel gālata, chọ Jehova, bú Chineke-ha, na Devid, bú eze-ha; ha gēji kwa oké egwu biakute Jehova, biaru kwa idi-nma-Ya na mb͕e ikpe-azu nke ubọchi ndia.