HOSEA 4:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
HOSEA 4:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nụrụnụ okwu ONYENWE ANYị unu ndị Izrel, nʼihi na ONYENWE ANYị nwere ebubo megide unu ndị bi nʼala a. “Nʼihi na ọ dịghị ikwesi ntụkwasị obi, ọ dịghị ịhụnanya, ọ dịghịkwa ihe ọmụma banyere Chineke nʼala a niile.
Kesaa
HOSEA 4 BIUHOSEA 4:1 IGBOB (Bible Nso)
Nurunu okwu Jehova, umu Israel: n'ihi na ikpé ka Jehova na ndi bi n'ala nka gēkpe, n'ihi na ọ dighi ezi-okwu, ọ dighi kwa ebere, ọ dighi kwa ọmuma Chineke, di n'ala nka.
Kesaa
HOSEA 4 IGBOB