HOSEA 4:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
HOSEA 4:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ndị m ka a na-ala nʼiyi nʼihi na ha amaghị ihe. “Ebe ọ bụ na ị jụrụ ihe ọmụma, aga m ajụkwa gị dị ka onye nchụaja m; ebe ọ bụ na ị gbakụtara iwu Chineke gị azụ mụ onwe m ga-agbakụtakwa ụmụ gị azụ.
Kesaa
HOSEA 4 BIUHOSEA 4:6 IGBOB (Bible Nso)
Emewo ka ndim la n'iyì site n'enweghi ọmuma Chineke: n'ihi na gi onwe-gi ajuwo ọmuma ahu, M'gāju kwa gi, i we ghara iburum onye-nchu-àjà: i chezọwo kwa iwu nke Chineke-gi, M'gēchezọ kwa umu-gi, ọbuná Mu onwem.
Kesaa
HOSEA 4 IGBOB