HOSEA 5:15 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
HOSEA 5:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Aga m alaghachi azụ nʼọnọdụ m, ruo mgbe ha kweere na ikpe mara ha, ma chọọ ihu m; nʼọnọdụ mmekpa ahụ ha, ha ga-achọsi m ike.”
Kesaa
HOSEA 5 BIUHOSEA 5:15 IGBOB (Bible Nso)
M'gāla, lata n'ọnọdum, rue mb͕e ikpe gāma ha, ha we chọ irum: n'ahuhu-ha ka ha gāchọsim ike.
Kesaa
HOSEA 5 IGBOB