HOSEA 5:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
HOSEA 5:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Omume ha agaghị ekwe ka ha laghachikwute Chineke ha, nʼihi na mmụọ nke ịkwa iko ewerela ute biri nʼime ha, ha amaghịkwa ONYENWE ANYị.
Kesaa
HOSEA 5 BIUHOSEA 5:4 IGBOB (Bible Nso)
Omume nile ha agaghi-ekwe ha ichighakute Chineke-ha: n'ihi na mọ nke ikwa-iko nile di nime ha, ọ bu kwa Jehova ka ha nāmaghi.
Kesaa
HOSEA 5 IGBOB