HOSEA 6:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
HOSEA 6:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Bịanụ ka anyị laghachikwuru ONYENWE ANYị. Ya onwe ya adọkaala anyị, ọ ga-agwọkwa anyị; o tipụla anyị ọnya, ma ọ ga ekechikwa ọnya anyị.
Kesaa
HOSEA 6 BIUHOSEA 6:1 IGBOB (Bible Nso)
Bianu, ka ayi laghachikute Jehova: n'ihi na Ya onwe-ya adọkawo, Ọ gāgwọ kwa ayi; O tib͕uwo, Ọ gēkechi kwa ayi.
Kesaa
HOSEA 6 IGBOB