Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

HOSEA 6:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

HOSEA 6:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ka anyị mara ONYENWE ANYị; ka anyị gbalịsie ike ịmata ya. Ọ bụladị dịka anyanwụ na-awalite, nʼezie, ọ ga-apụta ìhè dịka chi ọbụbọ, ọ ga-abịakwute anyị dịka mmiri ozuzo, dịka mmiri na-ezosa ala nʼoge udu mmiri.”

HOSEA 6:3 IGBOB (Bible Nso)

Ka ayi mara kwa, ka ayi b͕aso imara Jehova; dika chi-ọbubọ, otú a ka ọpupu-Ya guzosiworo ike: Ọ gābiakute kwa ayi dika oké miri-ozuzo, dika miri-ozuzo ikpe-azu nke nēzosa ala.