HOSEA 6:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
HOSEA 6:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ana m achọ ebere, ọ bụghị aja, ịmata Chineke kama aja nsure ọkụ niile.
Kesaa
HOSEA 6 BIUHOSEA 6:6 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na ebere atọwom utọ, ọ bughi àjà; ọmuma Chineke atọwokwam utọ kari àjà-nsure-ọku nile.
Kesaa
HOSEA 6 IGBOB