HOSEA 8:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
HOSEA 8:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ha meere onwe ha ndị eze, ma ha ajụtaghị m ase; ha na-achọrọkwa ndị ọchịchị, ma ghara ịjụta ase nʼaka m. Ọlaọcha na ọlaedo ha ka ha ji na-akpụrụ onwe ha arụsị, nke ha ji ebibi onwe ha.
Kesaa
HOSEA 8 BIUHOSEA 8:4 IGBOB (Bible Nso)
Ha onwe-ha edowo ndi-eze, ma ọ bughi site n'akam; ha edowo ndi-isi, ma amaghm: ọla-ọcha-ha na ọla-edo-ha ka ha jiworo mere onwe-ha arusi di iche iche, ka ewe bipu ha.
Kesaa
HOSEA 8 IGBOB