Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

HOSEA 9:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

HOSEA 9:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Aṅụrịla ọṅụ, gị Izrel, ka obi ghara ịtọkwa gị ụtọ dịka ọ na-atọ ndị mba ọzọ, nʼihi na ị jụla Chineke gị, bido ịgba akwụna i hụrụ ụgwọ ọrụ ịkwa iko nʼanya nʼelu ebe ịzọcha ọka niile.

HOSEA 9:1 IGBOB (Bible Nso)

Aṅurila, Israel, rue otite-egwú-ọṅù, dika ndi nile di iche iche; n'ihi na i puwo n'aka Chineke-gi kwaba iko, i huwo onyinye n'anya n'ebe-nzọcha-ọka nile.