HOSEA 9:17 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
HOSEA 9:17 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Chineke m ga-ajụ ha, nʼihi na ha adịghị ege ya ntị maọbụ rube isi. Ha ga-aghọ ndị na-awagharị awagharị na-enweghị ụlọ, nʼetiti mba niile.
Kesaa
HOSEA 9 BIUHOSEA 9:17 IGBOB (Bible Nso)
Chinekem gāju ha, n'ihi na ha egeghi Ya nti: ha gābu kwa ndi nāwaghari n'etiti mba nile.
Kesaa
HOSEA 9 IGBOB