AISAIA 41:17
AISAIA 41:17 Bible Nso (IGBOB)
Ndi ewedara n'ala na umu-ob͕eye nāchọ miri ma ọ dighi nke dinu, ire-ha kpọsiri nku n'ihi akpiri kpọrọ nku; Mu onwem, bú Jehova, gāza ha, Mu, bú Chineke Israel, M'gaghi-arapu ha.
Kesaa
Gụọ AISAIA 41AISAIA 41:17 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Mgbe mmiri ọṅụṅụ kọrọ ndị ogbenye na ndị mkpa na-akpa, mgbe ha na-enweghị ike ịchọta mmiri ọṅụṅụ mgbe akpịrị na-akpọ ha nkụ nʼihi agụụ mmiri, mụ onwe m bụ ONYENWE ANYị ga-aza ha. Mụ onwe m, bụ Chineke nke Izrel, agaghị agbakụta ha azụ.
Kesaa
Gụọ AISAIA 41