AISAIA 55:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
AISAIA 55:2 IGBOB (Bible Nso)
N'ìhi gini ka unu nātù ego inye n'ọnọdu ihe nābughi nri? nà ihe putara na ndọb͕u unu nādọb͕u onwe-unu n'ọnọdu ihe nke nādighi-eju afọ? genum nti nke-ọma, rie ezi ihe, ka ihe nke mara abuba tọ kwa nkpuru-obi-unu utọ.
Kesaa
AISAIA 55 IGBOBAISAIA 55:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi gịnị ka i ji na-atụfu ego gị ịzụ ihe na-abụghị ezi nri? Gịnị mere i ji na-adọgbu onwe gị nʼọrụ nʼihe na-apụghị iju gị afọ? Gee ntị, geenụ m ntị nke ọma, rie ezigbo nri mkpụrụobi gị ga-enwe afọ ojuju na nri dị ezi mma!
Kesaa
AISAIA 55 BIU