Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JEMES 1:20 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JEMES 1:20 IGBOB (Bible Nso)

n'ihi na iwe madu adighi-alu ọlu ezi omume Chineke.

JEMES 1:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi na iwe nke mmadụ anaghị arụpụta ezi omume nke Chineke.