NDI-IKPE 16:28
NDI-IKPE 16:28 Bible Nso (IGBOB)
Samson we kpọkue Jehova, si, Onye-nwe-ayi Jehova, biko, chetam, biko, Chineke, mekwam ka m'di ike nání otù ub͕ò a, ka m'bọ-kwa-ra onwem ọ́bọ̀ otù mb͕e n'aru ndi Filistia n'ihi anyam abua.
Kesaa
Gụọ NDI-IKPE 16NDI-IKPE 16:28 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mgbe ahụ, Samsin kpere ekpere rịọọ ONYENWE ANYị arịrịọ sị, “O! Onyenwe m ONYENWE ANYị, biko cheta m naanị otu ugbu a. Biko, Chineke, nye m ike nʼotu ohere a m nwere, ka m nwee ike ịbọrọ ọbọ nʼahụ ndị Filistia nʼihi, ọ bụladị, mkpụrụ anya m abụọ.”
Kesaa
Gụọ NDI-IKPE 16