JEREMAIA 13:16
JEREMAIA 13:16 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Nyenụ ONYENWE ANYị Chineke unu nsọpụrụ. Tupu o mee ka ọchịchịrị dakwasị unu; tupu unu akpọbie ụkwụ unu nʼelu ugwu gbara ọchịchịrị. Unu na-ele anya ìhè ma ọ ga-eme ka ihe ahụ ghọọrọ unu oke ọchịchịrị. Ọ ga-agbanwe ihe ahụ, mee ka ọ ghọọ onyinyo ọnwụ.
Kesaa
Gụọ JEREMAIA 13