JEREMAIA 15:19
JEREMAIA 15:19 Bible Nso (IGBOB)
N'ihi nka ka Jehova ji si otú a, Ọ buru na i lata, M'gēme kwa ka i lata, n'irum ka i gēguzo; ọ buru na i me ka ihe di oké ọnu-ahia si n'ihe jọb͕uru onwe-ya puta, dika ọnum ka i gābu: ndi ahu gālaghachikute gi, ma gi onwe-gi agaghi-alaghachikute ha.
Kesaa
Gụọ JEREMAIA 15JEREMAIA 15:19 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ya mere, ihe ndị a ka ONYENWE ANYị kwuru, “Ọ bụrụ na i chegharịa, aga m etinyeghachi gị nʼọnọdụ gị, ime ka i guzokwa nʼihu m. Ọ bụrụ na okwu si gị nʼọnụ abụrụ okwu kwesiri ntụkwasị obi, okwu na-abụghị okwu nzuzu ị ga-abụ onye na-ekwuchitere m ọnụ m. Ndị a ga-alaghachikwute gị ma i gaghị alaghachikwuru ha.
Kesaa
Gụọ JEREMAIA 15