JEREMAIA 18:9-10
JEREMAIA 18:9-10 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ọzọ, ọ bụrụ na m akpọsaa na a ga-ewuli mba ọbụla maọbụ alaeze ọbụla elu, kụọkwa ya, ọ bụrụ na o mee ihe jọrọ njọ nʼanya m, jụ irubere m isi, agaghị m emere ya ihe ọma ahụ m zubere imere ya.
Kesaa
Gụọ JEREMAIA 18JEREMAIA 18:9-10 Bible Nso (IGBOB)
Ọzọ, n'otù ntabi-anya ahu mb͕e M'nēkwu okwu bayere mba ọ bula, baye-kwa-ra ala-eze ọ bula, iwu ya dika ulo na iku ya dika osisi; ọ buru na o me ihe jọrọ njọ n'anyam, we ghara ige nti n'olum, M'gēchèghari kwa n'ezi ihe ahu, nke M'siri na M'gēji me ya nma.
Kesaa
Gụọ JEREMAIA 18