JEREMAIA 19:15
JEREMAIA 19:15 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Otu a ka ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile, onye bụ Chineke nke Izrel sịrị, ‘Geenụ ntị! Ana m aga ime ka ihe ọjọọ ahụ m kwuru okwu ya bịakwasị obodo a, na obodo nta niile gbara ya gburugburu, nʼihi na ha bụ ndị isiike, ndị jụrụ ige ntị nʼokwu m.’ ”
Kesaa
Gụọ JEREMAIA 19