JEREMAIA 23:5-6
JEREMAIA 23:5-6 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Ụbọchị ndị ahụ na-abịa,” ka ONYENWE ANYị kwupụtara, “mgbe m ga-eme ka Ngalaba na-eme ezi omume bilie nʼezinaụlọ Devid. Ọ ga-abụ Eze ga-eji amamihe chịa ndị ya. Ọ ga-eme ezi ihe, kpeekwa ikpe ziri ezi nʼala ahụ. Nʼụbọchị, ya ka a ga-azọpụta Juda, Izrel ga-ebikwa nʼudo. Nke a bụ aha a ga-akpọ ya: ONYENWE ANYị Onye Nzọpụta, bụ Ezi omume Anyị.
Kesaa
Gụọ JEREMAIA 23JEREMAIA 23:5-6 Bible Nso (IGBOB)
Le, ubọchi nābia, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), mb͕e M'gēme ka Ihe-opupú nke nēme ezi omume biliere Devid, otù Eze gābu kwa eze, ọ gēnwe kwa uche, me ihe ekpere n'ikpe na ezi omume n'ala nka. N'ubọchi-ya ka agāzọputa Juda, Israel gēbi kwa na ntukwasi-obi: nka bu kwa aha-ya agākpọ ya, Jehova bu ezi omume-ayi.
Kesaa
Gụọ JEREMAIA 23