JOB 11:13-15
JOB 11:13-15 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Ma ọ bụrụ na i were obi gị nye ya, setịpụ aka gị abụọ nye ya, ọ bụrụ na i wezuga mmehie nke dị gị nʼaka, ghara ikwe ka ihe ọjọọ dịrị nʼụlọ ikwu gị mgbe ahụ, ihere agaghị eme gị iwelite ihu gị, ị ga-eguzokwa chịm na-atụghị egwu.
Kesaa
Gụọ JOB 11JOB 11:13-15 Bible Nso (IGBOB)
Ọ buru na gi onwe-gi edozie obi-gi, We b͕asa ọbu-aka-gi abua n'ebe Ọ nọ; Ọ buru na ajọ ihe adi n'aka-gi, me ka ọ di n'ebe di anya, Ekwe-kwa-la ka ajọ omume biri nulo-ikwū-gi nile; N'ihi na mb͕e ahu i gēweli iru-gi nēnweghi ọlu n'aru-gi; I gābu kwa ihe siri ike dika ọla awuru awu, i gaghi-atu kwa egwu
Kesaa
Gụọ JOB 11