JOEL 2:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOEL 2:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“Ọ bụladị ugbu a,” otu a ka ONYENWE ANYị kwubiri ya, “Jirinụ obi unu niile lọghachikwute m. Werekwanụ obubu ọnụ, na ịkwa akwa, na iru ụjụ, lọghachikwutenụ m.”
Kesaa
JOEL 2 BIUJOEL 2:12 IGBOB (Bible Nso)
Ma ọbuná ub͕u a, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), werenu obi-unu nile, werekwa obubu-ọnu, were kwa ikwa-ákwá, were kwa iti-aka-n'obi, chigharikutem
Kesaa
JOEL 2 IGBOB