Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JOEL 2:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JOEL 2:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Dọwakwaanụ obi unu, ọ bụghị uwe unu. Lọghachikwutenụ ONYENWE ANYị bụ Chineke unu, nʼihi na ọ bụ onye na-eme amara, na onye obi ebere. Ọ bụ onye na-adịghị ewe iwe ọsịịsọ. O jupụtara nʼịhụnanya. Ọ naghị eme ọsịịsọ nʼinye ntaramahụhụ.

JOEL 2:13 IGBOB (Bible Nso)

dọwa-kwa-nu obi-unu, adọwa-kwa-la uwe-unu, chigharikute Jehova, bú Chineke-unu: n'ihi na Onye-amara na Onye-obi ebere ka Ọ bu, Onye nādighi-ewe iwe ọsọsọ, Nke nāba kwa uba n'ebere, Ọ nēcheghari kwa uche bayere ihe ọjọ ahu Ọ gēweta.