Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JOEL 2:28 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JOEL 2:28 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

“Ma emesịa, aga m awụkwasị mmadụ niile Mmụọ m. Ụmụ unu ndị ikom, na ụmụ unu ndị inyom ga-ebu amụma. Ndị okenye nwoke unu ga-arọ nrọ. Ụmụ okorobịa unu ga-ahụkwa ọhụ.

JOEL 2:28 IGBOB (Bible Nso)

O gēru kwa ma emesia, na M'gāwusa Mọm n'aru anu-aru nile, bú madu; umu-unu ndikom na umu-unu ndinyom gēbu kwa amuma, ndi-okenye-unu gārọ nrọ, umu-okorọbia-unu gāhu ọhù