JOEL 2:31 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
JOEL 2:31 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Anyanwụ ga-agbanwe ghọọ ọchịchịrị, ọnwa ga-aghọkwa ọbara, tupu ụbọchị ONYENWE ANYị abịa, bụ ụbọchị ahụ dị ukwu dịkwa oke egwu.
Kesaa
JOEL 2 BIUJOEL 2:31 IGBOB (Bible Nso)
Anyanwu gāb͕anwe ghọ ọchichiri, ọnwa gāb͕anwe kwa ghọ ọbara, tutu ubọchi Jehova abia, bú ubọchi ahu di uku di kwa egwu.
Kesaa
JOEL 2 IGBOB