Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JOEL 3:10 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

JOEL 3:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Kpụgharịanụ mma oge unu ka ha bụrụkwa mma agha, kpụgharịakwanụ mma ịkwa osisi unu ka ha ghọọ ùbe. Ka onye na-adịghị ike kwuo sị, “Adị m ike!”

JOEL 3:10 IGBOB (Bible Nso)

Kpugharianu mma-ọgè-unu ka ha buru mma-agha, na mma-ikwa-osisi-unu ka ha buru ube: ka onye-ume-ngwu si, Dike ka m'bu.