JOSHUA 11:23
JOSHUA 11:23 Bible Nso (IGBOB)
Joshua we were ala ahu nile, dika okwu nile si di nke Jehova gwara Moses; Joshua we nye ya Israel ka ọ buru ihe-nketa, dika esi kè ha n'òkè n'òkè dika ebo nile ha si di. Ala ahu we rapu ibu-agha, di jū.
Kesaa
Gụọ JOSHUA 11JOSHUA 11:23 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ya mere, Joshua meriri ala ahụ niile dịka ONYENWE ANYị si nye ya Mosis nʼiwu. O nyekwara ndị Izrel ala ahụ dịka ihe nketa ha. O kenyere ha ala ahụ dịka ebo ha si dị. Site nʼoge ahụ gaa nʼihu, ala ahụ dara jụụ. Ibu agha adịghịkwa nʼime ya ọzọ.
Kesaa
Gụọ JOSHUA 11