JOSHUA 2:8-9
JOSHUA 2:8-9 Bible Nso (IGBOB)
Ma tutu ha onwe-ha edina ala, nwayi ahu we rigokuru ha n'elu-ulo; ọ si ndikom ahu, Amawom na Jehova enyewo unu ala nka, amawokwam na oké ujọ-unu adakwasiwo ayi, amawokwam na ndi nile nēbi n'ala nka ab͕azewo n'iru unu.
Kesaa
Gụọ JOSHUA 2JOSHUA 2:8-9 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ma tupu ndị nnyopụta ahụ edina ala ịrahụ ụra nʼabalị ahụ, Rehab rịgokwuru ha, gwa ha sị, “Ama m na ONYENWE ANYị enyela unu ala a, marakwa na oke ụjọ nke egwu unu adakwasịla anyị, nke mere na ndị niile bi nʼime ala a na-agbaze nʼegwu nʼihi unu
Kesaa
Gụọ JOSHUA 2