Joshua we si ndi Israel, Donu onwe-unu nsọ: n'ihi na echi ka Jehova gēme ihe-ebube di iche iche n'etiti unu.
Joshua gwara ndị Izrel sị, “Doonụ onwe unu nsọ, nʼihi na echi ka ONYENWE ANYị ga-eme oke ihe ebube dị iche iche nʼetiti unu.”
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị