JOSHUA 5:14
JOSHUA 5:14 Bible Nso (IGBOB)
Ọ si, É-è; kama mu onwem bu onye-isi usu-ndi-agha Jehova; ub͕u a ka m'biaworo. Joshua we da kpue iru-ya n'ala, kpọ isi ala, si ya, Gini ka onye-nwem nāgwa orù-ya?
Kesaa
Gụọ JOSHUA 5JOSHUA 5:14 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Nwoke ahụ zaghachiri ya sị, “Ọ dịghị onye m dịnyeere, kama abịara m ugbu a dịka ọchịagha usuu ndị agha ONYENWE ANYị.” Joshua dara nʼala kpuo ihu ya nʼala kpọọ isiala nye ya, sị ya, “Ejikerela m ime ihe ọbụla i nyere nʼiwu. Onyenwe m, gịnị ka ị chọrọ ka m mee?”
Kesaa
Gụọ JOSHUA 5