Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

LEVITIKỌS 23:32 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

LEVITIKỌS 23:32 IGBOB (Bible Nso)

Ubọchi-izu-ike nke idebe-ubọchi-izu-ike ka ọ gāburu unu, unu gēweda kwa nkpuru-obi-unu n'ala: n'ubọchi nke-iteghete nke ọnwa n'anyasi, site n'anyasi rue anyasi, ka unu gēdebe ubọchi-izu-ike-unu.

LEVITIKỌS 23:32 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ ga-abụ ụbọchị izuike zuruoke nye unu, unu ga-ewedakwa onwe unu nʼala. Nʼụbọchị nke itoolu nke ọnwa ahụ, site nʼuhuruchi ruo nʼuhuruchi nke na-esote ya, unu ga-edebe izuike unu.”