LEVITIKỌS 5:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
LEVITIKỌS 5:1 IGBOB (Bible Nso)
Mb͕e madu gēmehie, site n'inu olu ọb͕ub͕a-iyi, mb͕e ya onwe-ya bu onye-àmà, ma ọ bu na ọ huwo ma-ọbu na ọ mawo, ọ buru na o gosighi ya, o gēbu kwa ajọ omume-ya
Kekọrịta
LEVITIKỌS 5 IGBOBLEVITIKỌS 5:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
“ ‘Ọ bụrụ na mmadụ ọbụla emehie nʼihi na ọ jụrụ ikwupụta mgbe ọ nụrụ ọkwa amaara nʼọha maka ịgba ama banyere ihe ọ hụrụ maọbụ ihe ọ maara, ọ bụ onye ikpe mara.
Kekọrịta
LEVITIKỌS 5 BIU