LUK 10:20 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
LUK 10:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu ọ dị, unu aṅụrịla ọṅụ nʼihi na mmụọ ọjọọ rubere unu isi, kama ṅụrịanụ ọṅụ nʼihi na e deela aha unu nʼeluigwe.”
Kesaa
LUK 10 BIULUK 10:20 IGBOB (Bible Nso)
Otú ọ di, unu aṅurila ọṅu na nka, na anēdo ndi ajọ mọ n'okpuru unu; ma ṅurianu ọṅu na edewo aha-unu n'akwukwọ n'elu-igwe.
Kesaa
LUK 10 IGBOB