Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

LUK 17:5 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

LUK 17:5 IGBOB (Bible Nso)

Ndi-ozi-Ya we si Onye-nwe-ayi, Tukwasiri ayi okwukwe.

LUK 17:5 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ndị ozi ya sịrị ya, “Onyenwe anyị, mee ka okwukwe anyị dị ukwuu!”