LUK 4:18-19
LUK 4:18-19 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Mmụọ nke Onyenwe anyị dị nʼahụ m, nʼihi na o teela m mmanụ ka m kwusaa oziọma nye ndị ogbenye. O zitela m ikwupụta inwere onwe nye ndị mkpọrọ, ya na ịhụ ụzọ nye ndị kpuru ìsì, ime ka ndị a na-emegbu emegbu nwere onwe ha. Ikwupụta afọ Onyenwe anyị ga-eme amara.”
Kesaa
Gụọ LUK 4