Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MALAKAI 4:2 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MALAKAI 4:2 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma unu bụ ndị na-atụ egwu aha m ka anyanwụ nke ezi omume ga-achawapụta wetakwara unu ọgwụgwọ nke si nʼime nku ya. Unu ga-apụkwa, na-awụgharị dịka ụmụ ehi eji nri zujuo afọ.

MALAKAI 4:2 IGBOB (Bible Nso)

Ma unu ndi nātu egwu aham ka anyanwu nke ezi emume gāwara, ọgwugwọ di kwa na nkù; unu gāpu kwa, wulie elu dika umu-ehi nke ulo ebe anēme ka anu ma abuba.