MATIU 15:30 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 15:30 IGBOB (Bible Nso)
Ọtutu ìgwè madu we biakute Ya, chiri ndi-ngwurọ, ndi-ìsì, ndi-ob͕i, ndi-ọlusi, na ọtutu ndi-ọria di iche, tiyere onwe-ha, ha we tọb͕ọ ha n'ala n'ukwu-Ya; O we me ka aru-ha di ike
Kekọrịta
MATIU 15 IGBOBMATIU 15:30 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Igwe mmadụ dị ukwuu bịakwutere ya. Ha duteere ya ndị ngwụrọ, na ndị ìsì, na ndị aka ha na ndị ụkwụ ha kpọnwụrụ akpọnwụ, na ndị ogbi, na ọtụtụ ndị ọzọ. Ha tọgbọrọ ha nʼụkwụ ya, ọ gwọkwara ha niile.
Kekọrịta
MATIU 15 BIU