Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 17:21 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

MATIU 17:21 IGBOB (Bible Nso)

Ma otú ọ di mọ di otú a apughi iputa ma-ọbughi site n'ekpere na ibu-ọnu.

MATIU 17:21 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma mmụọ ọjọọ dị otu a agaghị apụ, ma ọ bụghị naanị site nʼikpe ekpere na ibu ọnụ.”