MATIU 18:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
MATIU 18:3 IGBOB (Bible Nso)
si, N'ezie asim unu, Ọ buru na unu echigharighi, bia di ka umu-ntakiri, unu agaghi-abà n'ala-eze elu-igwe ma-ọli.
Kesaa
MATIU 18 IGBOBMATIU 18:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
ọ sịrị, “Nʼezie, agwa m unu, ọ bụrụ na unu agbanweghị ma dịrị ka ụmụntakịrị, unu agaghị aba nʼalaeze eluigwe.
Kesaa
MATIU 18 BIU